Matiu 27:62 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 62 N’echi ya, nke bụ́ mgbe Nkwadebe+ gasịrị, ndị isi nchụàjà na ndị Farisii zukọtara n’ihu Paịlet, Jọn 19:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma ebe ọ bụ ụbọchị Nkwadebe,+ ndị Juu rịọrọ Paịlet ka o mee ka a kụjisịa ha ụkwụ, ka e bupụkwa ozu ha, ka ozu ha wee ghara ịdịgide+ n’elu osisi ịta ahụhụ n’Ụbọchị Izu Ike, (n’ihi na Ụbọchị Izu Ike ahụ bụ nke ukwu).+
31 Ma ebe ọ bụ ụbọchị Nkwadebe,+ ndị Juu rịọrọ Paịlet ka o mee ka a kụjisịa ha ụkwụ, ka e bupụkwa ozu ha, ka ozu ha wee ghara ịdịgide+ n’elu osisi ịta ahụhụ n’Ụbọchị Izu Ike, (n’ihi na Ụbọchị Izu Ike ahụ bụ nke ukwu).+