Ọnụ Ọgụgụ 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mozis wee sị ndị ikpe Izrel:+ “Onye ọ bụla n’ime unu ya gbuo+ ndị ikom ya bụ́ ndị rapaara n’ahụ́ Bel nke Piọ.” 2 Samuel 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Devid wee nye ụmụ okorobịa ya iwu, ha wee gbuo ha,+ gbupụkwa ha aka na ụkwụ ma kwụwa+ ha n’osisi n’akụkụ ọdọ mmiri nke dị na Hibrọn; ha wee buru isi Ish-boshet lie na Hibrọn+ n’ebe e liri Abna.
5 Mozis wee sị ndị ikpe Izrel:+ “Onye ọ bụla n’ime unu ya gbuo+ ndị ikom ya bụ́ ndị rapaara n’ahụ́ Bel nke Piọ.”
12 Devid wee nye ụmụ okorobịa ya iwu, ha wee gbuo ha,+ gbupụkwa ha aka na ụkwụ ma kwụwa+ ha n’osisi n’akụkụ ọdọ mmiri nke dị na Hibrọn; ha wee buru isi Ish-boshet lie na Hibrọn+ n’ebe e liri Abna.