2 Samuel 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Devid gwaziri ndị na-ejere ya ozi ka ha gbuo ha.+ Ha egbuo ha, gbupụkwa ha ụkwụ na aka ma kwụwa ozu ha n’osisi+ n’akụkụ ọdọ mmiri dị na Hebrọn. Ha buukwara isi Ish-boshet lie na Hebrọn ebe e liri Abna.
12 Devid gwaziri ndị na-ejere ya ozi ka ha gbuo ha.+ Ha egbuo ha, gbupụkwa ha ụkwụ na aka ma kwụwa ozu ha n’osisi+ n’akụkụ ọdọ mmiri dị na Hebrọn. Ha buukwara isi Ish-boshet lie na Hebrọn ebe e liri Abna.