2 Samuel 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Devid wee nye ụmụ okorobịa ya iwu, ha wee gbuo ha,+ gbupụkwa ha aka na ụkwụ ma kwụwa+ ha n’osisi n’akụkụ ọdọ mmiri nke dị na Hibrọn; ha wee buru isi Ish-boshet lie na Hibrọn+ n’ebe e liri Abna.
12 Devid wee nye ụmụ okorobịa ya iwu, ha wee gbuo ha,+ gbupụkwa ha aka na ụkwụ ma kwụwa+ ha n’osisi n’akụkụ ọdọ mmiri nke dị na Hibrọn; ha wee buru isi Ish-boshet lie na Hibrọn+ n’ebe e liri Abna.