Jenesis 41:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee ruo na dị nnọọ ka ọ kọwaara anyị, otú ahụ ka o mere. A kpọghachitere m n’ọrụ m,+ ma a kwụwara onye nke ọzọ n’osisi.”+ Diuterọnọmi 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ọ bụrụkwa na mmadụ emee mmehie ga-eme ka a ma ya ikpe ọnwụ,+ e wee gbuo ya, i wee kwụwa ya n’osisi,+ Joshụa 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee kwụwa eze E-aị+ n’elu osisi ruo ná mgbede;+ mgbe anyanwụ na-achọ ịda, Jọshụa nyere iwu, ha wee butuo ozu+ ya n’osisi ahụ wee busa ya n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ ma tụkọta nkume dị ukwuu n’elu ya, ruo taa. Joshụa 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E mesịa, Jọshụa gburu ha wee kwụwa ha n’elu osisi ise, ha kwụgidere n’elu osisi ndị ahụ ruo ná mgbede.+
13 O wee ruo na dị nnọọ ka ọ kọwaara anyị, otú ahụ ka o mere. A kpọghachitere m n’ọrụ m,+ ma a kwụwara onye nke ọzọ n’osisi.”+
22 “Ọ bụrụkwa na mmadụ emee mmehie ga-eme ka a ma ya ikpe ọnwụ,+ e wee gbuo ya, i wee kwụwa ya n’osisi,+
29 O wee kwụwa eze E-aị+ n’elu osisi ruo ná mgbede;+ mgbe anyanwụ na-achọ ịda, Jọshụa nyere iwu, ha wee butuo ozu+ ya n’osisi ahụ wee busa ya n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ ma tụkọta nkume dị ukwuu n’elu ya, ruo taa.
26 E mesịa, Jọshụa gburu ha wee kwụwa ha n’elu osisi ise, ha kwụgidere n’elu osisi ndị ahụ ruo ná mgbede.+