2 Ndị Eze 10:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ha kwatukwara ogidi arụsị+ Bel, kwatuokwa ụlọ Bel,+ mezie ka ọ bụrụ ebe a na-aga mposi. Otú ahụ ka ọ dịkwa ruo taa.
27 Ha kwatukwara ogidi arụsị+ Bel, kwatuokwa ụlọ Bel,+ mezie ka ọ bụrụ ebe a na-aga mposi. Otú ahụ ka ọ dịkwa ruo taa.