Ezra 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ka e meekwa ihe e kpere n’ikpe n’egbughị oge n’ahụ́ onye ọ bụla na-edebeghị iwu Chineke gị+ na iwu eze, ma ọ bụ igbu ya egbu+ ma ọ bụ ịchụpụ ya n’obodo,+ ma ọ bụ iri ya iwu+ ma ọ bụkwanụ ịtụ ya mkpọrọ.”
26 Ka e meekwa ihe e kpere n’ikpe n’egbughị oge n’ahụ́ onye ọ bụla na-edebeghị iwu Chineke gị+ na iwu eze, ma ọ bụ igbu ya egbu+ ma ọ bụ ịchụpụ ya n’obodo,+ ma ọ bụ iri ya iwu+ ma ọ bụkwanụ ịtụ ya mkpọrọ.”