1 Ndị Eze 14:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mgbe ọ bụla eze bịara n’ụlọ Jehova, ndị ọgba ọsọ na-eburu ha, ha na-ebughachikwa ha n’ụlọ nche nke ndị ọgba ọsọ.+ 2 Ihe E Mere 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee lie ya n’Obodo Devid n’ebe a na-eli ndị eze,+ n’ihi na o mere ihe ọma n’Izrel,+ meekwa ihe ọma n’ihe banyere ezi Chineke na ụlọ Ya.
28 Mgbe ọ bụla eze bịara n’ụlọ Jehova, ndị ọgba ọsọ na-eburu ha, ha na-ebughachikwa ha n’ụlọ nche nke ndị ọgba ọsọ.+
16 Ha wee lie ya n’Obodo Devid n’ebe a na-eli ndị eze,+ n’ihi na o mere ihe ọma n’Izrel,+ meekwa ihe ọma n’ihe banyere ezi Chineke na ụlọ Ya.