Ọpụpụ 29:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ị ga-achụkwa nwa ebule nke abụọ ahụ n’àjà ná mgbede. Ị ga-achụ ya n’àjà, ya na àjà ọka+ nke dị ka nke a na-achụ n’ụtụtụ nakwa àjà ihe ọṅụṅụ nke dị ka àjà ihe ọṅụṅụ ya, ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ, àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ. Abụ Ọma 141:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka ekpere m bụrụ ihe a kwadebere n’ihu gị+ dị ka ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ,+Ka mgbasa m na-agbasa ọbụ aka m dịrị ka àjà ọka* a na-achụ ná mgbede.+ Ọrụ Ndịozi 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Pita na Jọn nọ na-agbago n’ụlọ nsọ maka oge awa ekpere, bụ́ oge awa nke itoolu,*+
41 Ị ga-achụkwa nwa ebule nke abụọ ahụ n’àjà ná mgbede. Ị ga-achụ ya n’àjà, ya na àjà ọka+ nke dị ka nke a na-achụ n’ụtụtụ nakwa àjà ihe ọṅụṅụ nke dị ka àjà ihe ọṅụṅụ ya, ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ, àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.
2 Ka ekpere m bụrụ ihe a kwadebere n’ihu gị+ dị ka ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ,+Ka mgbasa m na-agbasa ọbụ aka m dịrị ka àjà ọka* a na-achụ ná mgbede.+