Ọpụpụ 29:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ị ga-achụ otu nwa ebule n’àjà n’ụtụtụ,+ ị ga-achụkwa nwa ebule nke ọzọ n’àjà ná mgbede.+ Abụ Ọma 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nụrụ olu arịrịọ m mgbe m na-etiku gị maka enyemaka,Mgbe m nọ n’ime ime ebe nsọ gị+ gbasaa aka m.+ Abụ Ọma 63:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi ya, m ga-agọzi gị ụbọchị ndụ m niile;+M ga-agbasa ọbụ aka m n’aha gị.+ Abụ Ọma 134:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gbasaanụ aka unu n’ịdị nsọ,+Gọziekwanụ Jehova.+ 1 Timoti 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, n’ebe niile, achọrọ m ka ọ bụrụ ụmụ nwoke na-ekpe ekpere, na-eweli aka na-eguzosi ike n’ihe,+ n’abụghị n’ọnụma+ na nrụrịta ụka.+
8 Ya mere, n’ebe niile, achọrọ m ka ọ bụrụ ụmụ nwoke na-ekpe ekpere, na-eweli aka na-eguzosi ike n’ihe,+ n’abụghị n’ọnụma+ na nrụrịta ụka.+