Diuterọnọmi 32:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na oké nkume ha adịghị ka Oké Nkume anyị,+Ọbụna ndị iro anyị ga-ekweta nke a.+ Daniel 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 A na-ewere ndị niile bi n’ụwa dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ,+ ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’etiti ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa.+ Ọ dịghịkwa onye pụrụ igbochi aka ya+ ma ọ bụ onye pụrụ ịsị ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+ Daniel 6:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ na-anapụta ma na-agbapụta ndị ya,+ na-eme ihe ịrịba ama na ihe ebube n’eluigwe+ na n’elu ụwa,+ n’ihi na ọ napụtawo Daniel n’aka ọdụm.”
35 A na-ewere ndị niile bi n’ụwa dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ,+ ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’etiti ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa.+ Ọ dịghịkwa onye pụrụ igbochi aka ya+ ma ọ bụ onye pụrụ ịsị ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+
27 Ọ na-anapụta ma na-agbapụta ndị ya,+ na-eme ihe ịrịba ama na ihe ebube n’eluigwe+ na n’elu ụwa,+ n’ihi na ọ napụtawo Daniel n’aka ọdụm.”