Abụ Ọma 22:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Nsọtụ niile nke ụwa ga-echeta Jehova ma chigharịkwuru ya.+Ezinụlọ niile nke mba dị iche iche ga-akpọkwa isiala n’ihu gị.+ Aịzaya 49:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee sị: “Ọ bụghịrị gị obere ihe na ị ga-abụ ohu m iji mee ka ebo niile nke Jekọb bilie nakwa iji kpọghachite ndị Izrel e chebere echebe.+ Enyewokwa m gị ka ị bụrụ ìhè nke mba niile,+ ka nzọpụta m wee ruo nsọtụ ụwa.”+ Luk 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 anụ ahụ́ niile ga-ahụkwa onye Chineke ga-esi n’aka ya weta nzọpụta.’”+
27 Nsọtụ niile nke ụwa ga-echeta Jehova ma chigharịkwuru ya.+Ezinụlọ niile nke mba dị iche iche ga-akpọkwa isiala n’ihu gị.+
6 O wee sị: “Ọ bụghịrị gị obere ihe na ị ga-abụ ohu m iji mee ka ebo niile nke Jekọb bilie nakwa iji kpọghachite ndị Izrel e chebere echebe.+ Enyewokwa m gị ka ị bụrụ ìhè nke mba niile,+ ka nzọpụta m wee ruo nsọtụ ụwa.”+