6 “Mụ onwe m, Jehova, akpọwo gị n’ezi omume,+ m wee sere gị n’aka.+ M ga-echebe gị, meekwa ka ị bụrụ ọgbụgba ndụ nke ndị mmadụ,+ bụrụkwa ìhè nke mba niile,+
18 “Lee! Ohu m+ nke m họọrọ, onye m hụrụ n’anya,+ onye ihe ya masịrị mkpụrụ obi m! M ga-eme ka mmụọ m dịkwasị ya,+ ọ ga-eme ka ihe bụ́ ikpe ziri ezi doo mba niile anya.