Aịzaya 56:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu anụ ọhịa niile, bịanụ rie ihe, unu anụ niile bi n’oké ọhịa.+ Mkpughe 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ahụkwara m otu mmụọ ozi ka o guzo n’anyanwụ, o wee jiri oké olu kpọọ nnụnụ niile+ na-efe n’etiti eluigwe, sị: “Bịanụ ebe a, zukọtanụ iri oké nri anyasị nke Chineke,
17 Ahụkwara m otu mmụọ ozi ka o guzo n’anyanwụ, o wee jiri oké olu kpọọ nnụnụ niile+ na-efe n’etiti eluigwe, sị: “Bịanụ ebe a, zukọtanụ iri oké nri anyasị nke Chineke,