Jenesis 49:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ngọzi nke nna gị ga-akarị ngọzi nke ugwu ukwu nke na-adịru mgbe ebighị ebi,+ karịakwa ihe ịchọ mma nke ugwu nta nke na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ha ga-adịgide n’isi Josef, ọbụna n’opu isi onye e si n’etiti ụmụnne ya kpọpụ iche.+
26 Ngọzi nke nna gị ga-akarị ngọzi nke ugwu ukwu nke na-adịru mgbe ebighị ebi,+ karịakwa ihe ịchọ mma nke ugwu nta nke na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ha ga-adịgide n’isi Josef, ọbụna n’opu isi onye e si n’etiti ụmụnne ya kpọpụ iche.+