25 Taa, m ga-amalite itinye ụjọ gị na egwu gị n’ihu ndị dị iche iche nọ n’okpuru eluigwe, bụ́ ndị ga-anụ akụkọ banyere gị; ha ga-amakwa jijiji, nweekwa ihe mgbu n’ihi gị dị ka nke a na-enwe mgbe a na-amụ nwa.’+
9 O wee sị ndị ikom ahụ: “Amaara m na Jehova ga-enye unu ala a,+ nakwa na ụjọ unu ejidela anyị,+ nakwa na obi na-alọ ndị niile bi n’ala a mmiri n’ihi unu.+