Diuterọnọmi 2:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Taa, m ga-amalite ime ka ndị niile nọ n’ụwa,* bụ́ ndị ga-anụ akụkọ unu, na-atụ unu egwu. Obi ga-alọ ha mmiri, ha ga-amakwa jijiji n’ihi unu.’+
25 Taa, m ga-amalite ime ka ndị niile nọ n’ụwa,* bụ́ ndị ga-anụ akụkọ unu, na-atụ unu egwu. Obi ga-alọ ha mmiri, ha ga-amakwa jijiji n’ihi unu.’+