Diuterọnọmi 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Taa, m ga-amalite itinye ụjọ gị na egwu gị n’ihu ndị dị iche iche nọ n’okpuru eluigwe, bụ́ ndị ga-anụ akụkọ banyere gị; ha ga-amakwa jijiji, nweekwa ihe mgbu n’ihi gị dị ka nke a na-enwe mgbe a na-amụ nwa.’+
25 Taa, m ga-amalite itinye ụjọ gị na egwu gị n’ihu ndị dị iche iche nọ n’okpuru eluigwe, bụ́ ndị ga-anụ akụkọ banyere gị; ha ga-amakwa jijiji, nweekwa ihe mgbu n’ihi gị dị ka nke a na-enwe mgbe a na-amụ nwa.’+