Ọnụ Ọgụgụ 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, ya bụ, ìgwè nke ụmụ Juda, wee buru ụzọ kwalie, n’ụsụụ ha,+ Nashọn+ nwa Aminadab bụ onyeisi ndị agha ya. Diuterọnọmi 33:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nke a bụ ngọzi ọ gọziri Juda,+ ka ọ gara n’ihu ịsị:“Jehova, biko, nụrụ olu Juda,+Kpọrọ ya gakwuru ndị ya.Ogwe aka ya alụworo ihe ya ọgụ;Bụrụ onye enyemaka nke na-anapụta ya n’aka ndị na-emegide ya.”+ 2 Samuel 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị okenye+ niile nke Izrel wee bịakwute eze n’ime Hibrọn. Ha na Eze Devid wee gbaa ndụ+ n’ime Hibrọn n’ihu Jehova. E mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel.+
14 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, ya bụ, ìgwè nke ụmụ Juda, wee buru ụzọ kwalie, n’ụsụụ ha,+ Nashọn+ nwa Aminadab bụ onyeisi ndị agha ya.
7 Nke a bụ ngọzi ọ gọziri Juda,+ ka ọ gara n’ihu ịsị:“Jehova, biko, nụrụ olu Juda,+Kpọrọ ya gakwuru ndị ya.Ogwe aka ya alụworo ihe ya ọgụ;Bụrụ onye enyemaka nke na-anapụta ya n’aka ndị na-emegide ya.”+
3 Ndị okenye+ niile nke Izrel wee bịakwute eze n’ime Hibrọn. Ha na Eze Devid wee gbaa ndụ+ n’ime Hibrọn n’ihu Jehova. E mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel.+