2 Ndị Eze 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehoyada wee mee ka Jehova+ na eze+ na ndị Juda gbaa ndụ,+ ka ha wee bụrụ ndị Jehova; meekwa ka eze na ndị Juda gbaa ndụ.+
17 Jehoyada wee mee ka Jehova+ na eze+ na ndị Juda gbaa ndụ,+ ka ha wee bụrụ ndị Jehova; meekwa ka eze na ndị Juda gbaa ndụ.+