1 Samuel 10:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Samuel wee gwa ụmụ Izrel ihe ruuru eze,+ deekwa ya n’akwụkwọ ma debe ya n’ihu Jehova. Samuel wee hapụ ụmụ Izrel niile ka ha lawa, onye ọ bụla n’ụlọ ya. 2 Samuel 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị okenye+ niile nke Izrel wee bịakwute eze n’ime Hibrọn. Ha na Eze Devid wee gbaa ndụ+ n’ime Hibrọn n’ihu Jehova. E mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel.+
25 Samuel wee gwa ụmụ Izrel ihe ruuru eze,+ deekwa ya n’akwụkwọ ma debe ya n’ihu Jehova. Samuel wee hapụ ụmụ Izrel niile ka ha lawa, onye ọ bụla n’ụlọ ya.
3 Ndị okenye+ niile nke Izrel wee bịakwute eze n’ime Hibrọn. Ha na Eze Devid wee gbaa ndụ+ n’ime Hibrọn n’ihu Jehova. E mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel.+