Ọnụ Ọgụgụ 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọwụwa anyanwụ bụ ìgwè nke Juda nke ebo atọ mejupụtara, n’ụsụụ ha, onyeisi ụmụ Juda bụ Nashọn+ nwa Aminadab.
3 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọwụwa anyanwụ bụ ìgwè nke Juda nke ebo atọ mejupụtara, n’ụsụụ ha, onyeisi ụmụ Juda bụ Nashọn+ nwa Aminadab.