Ọnụ Ọgụgụ 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye nyere onyinye ya n’ụbọchị nke mbụ wee bụrụ Nashọn+ nwa Aminadab nke ebo Juda. Ọnụ Ọgụgụ 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, ya bụ, ìgwè nke ụmụ Juda, wee buru ụzọ kwalie, n’ụsụụ ha,+ Nashọn+ nwa Aminadab bụ onyeisi ndị agha ya. Rut 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Aminadab+ amụọ Nashọn;+ Nashọn amụọ Salmọn; 1 Ihe E Mere 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma Ram mụrụ Aminadab.+ Aminadab amụọ Nashọn+ bụ́ onyeisi ụmụ Juda. Matiu 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ram amụọ Aminadab;Aminadab amụọ Nashọn;+Nashọn amụọ Salmọn;+
14 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, ya bụ, ìgwè nke ụmụ Juda, wee buru ụzọ kwalie, n’ụsụụ ha,+ Nashọn+ nwa Aminadab bụ onyeisi ndị agha ya.