Ọnụ Ọgụgụ 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 n’ebo Juda,+ Nashọn+ nwa Aminadab; Ọnụ Ọgụgụ 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọwụwa anyanwụ bụ ìgwè nke Juda nke ebo atọ mejupụtara, n’ụsụụ ha, onyeisi ụmụ Juda bụ Nashọn+ nwa Aminadab. Ọnụ Ọgụgụ 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, ya bụ, ìgwè nke ụmụ Juda, wee buru ụzọ kwalie, n’ụsụụ ha,+ Nashọn+ nwa Aminadab bụ onyeisi ndị agha ya. Rut 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Aminadab+ amụọ Nashọn;+ Nashọn amụọ Salmọn; Matiu 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ram amụọ Aminadab;Aminadab amụọ Nashọn;+Nashọn amụọ Salmọn;+
3 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọwụwa anyanwụ bụ ìgwè nke Juda nke ebo atọ mejupụtara, n’ụsụụ ha, onyeisi ụmụ Juda bụ Nashọn+ nwa Aminadab.
14 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, ya bụ, ìgwè nke ụmụ Juda, wee buru ụzọ kwalie, n’ụsụụ ha,+ Nashọn+ nwa Aminadab bụ onyeisi ndị agha ya.