Ọnụ Ọgụgụ 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọwụwa anyanwụ bụ ìgwè nke Juda nke ebo atọ mejupụtara, n’ụsụụ ha, onyeisi ụmụ Juda bụ Nashọn+ nwa Aminadab. Rut 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Aminadab+ amụọ Nashọn;+ Nashọn amụọ Salmọn; 1 Ihe E Mere 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma Ram mụrụ Aminadab.+ Aminadab amụọ Nashọn+ bụ́ onyeisi ụmụ Juda. Luk 3:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 nwa Jesi,+nwa Obed,+nwa Boaz,+nwa Salmọn,+nwa Nashọn,+
3 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọwụwa anyanwụ bụ ìgwè nke Juda nke ebo atọ mejupụtara, n’ụsụụ ha, onyeisi ụmụ Juda bụ Nashọn+ nwa Aminadab.