Ndị Ikpe 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova wee sị: “Ọ bụ Juda ga-aga.+ Lee! M ga-enyefe ala ahụ n’aka ya.” 2 Samuel 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo mgbe eze bi n’ụlọ ya,+ mgbe Jehova mekwara ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike,+ 2 Samuel 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-anọnyekwara gị n’ebe ọ bụla ị na-aga,+ m ga-ebipụkwa ndị iro gị niile n’ihu gị;+ m ga-emekwara gị oké aha,+ dị ka aha ndị ukwu bi n’ụwa.
7 O wee ruo mgbe eze bi n’ụlọ ya,+ mgbe Jehova mekwara ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike,+
9 M ga-anọnyekwara gị n’ebe ọ bụla ị na-aga,+ m ga-ebipụkwa ndị iro gị niile n’ihu gị;+ m ga-emekwara gị oké aha,+ dị ka aha ndị ukwu bi n’ụwa.