21 Sọl wee zaa, sị: “Ọ̀ bụ na mụ abụghị onye ebo Benjamin nke kasị nta+ n’ebo niile nke Izrel,+ ọ̀ bụkwa na ezinụlọ m abụghị nke kasị nta n’ezinụlọ niile nke ebo Benjamin?+ Gịnịzi mere i ji gwa m ihe dị otú a?”+
48 wee sị ha: “Onye ọ bụla nke na-anabata nwatakịrị a n’aha m na-anabatakwa m, onye ọ bụlakwa nke na-anabata m na-anabatakwa onye ahụ nke zitere m.+ N’ihi na onye na-eme onwe ya dị ka onye ka nta+ n’etiti unu niile bụ onye dị ukwuu.”+