Mak 9:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 “Onye ọ bụla nke na-anabata otu n’ime ụmụntakịrị dị otú a n’aha m na-anabata m; onye ọ bụla nke na-anabatakwa m na-anabata, ọ bụghị naanị m, kamakwa onye ahụ nke zitere m.”+ Jọn 12:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Otú ọ dị, Jizọs kwuru n’olu dara ụda, sị: “Onye nwere okwukwe n’ebe m nọ nwere okwukwe, ọ bụghị naanị n’ebe m nọ, kamakwa n’ebe onye zitere m nọ;+
37 “Onye ọ bụla nke na-anabata otu n’ime ụmụntakịrị dị otú a n’aha m na-anabata m; onye ọ bụla nke na-anabatakwa m na-anabata, ọ bụghị naanị m, kamakwa onye ahụ nke zitere m.”+
44 Otú ọ dị, Jizọs kwuru n’olu dara ụda, sị: “Onye nwere okwukwe n’ebe m nọ nwere okwukwe, ọ bụghị naanị n’ebe m nọ, kamakwa n’ebe onye zitere m nọ;+