Matiu 10:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 “Onye na-anabata unu na-anabatakwa m, onye na-anabatakwa m na-anabatakwa onye ahụ nke zitere m.+ Mak 9:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 “Onye ọ bụla nke na-anabata otu n’ime ụmụntakịrị dị otú a n’aha m na-anabata m; onye ọ bụla nke na-anabatakwa m na-anabata, ọ bụghị naanị m, kamakwa onye ahụ nke zitere m.”+ 1 Pita 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 bụ́ ndị kwere na Chineke+ site n’aka ya, onye si ná ndị nwụrụ anwụ+ kpọlite ya ma nye ya ebube;+ ka okwukwe na olileanya unu wee dịrị na Chineke.+
37 “Onye ọ bụla nke na-anabata otu n’ime ụmụntakịrị dị otú a n’aha m na-anabata m; onye ọ bụla nke na-anabatakwa m na-anabata, ọ bụghị naanị m, kamakwa onye ahụ nke zitere m.”+
21 bụ́ ndị kwere na Chineke+ site n’aka ya, onye si ná ndị nwụrụ anwụ+ kpọlite ya ma nye ya ebube;+ ka okwukwe na olileanya unu wee dịrị na Chineke.+