16 “Onye na-ege unu ntị+ na-egekwa m ntị. Onye na-eleda unu anya na-eledakwa mụ onwe m anya. Ọzọkwa, onye na-eleda m anya na-eledakwa+ onye ahụ nke zitere m anya.”
20 N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Onye na-anabata onye ọ bụla nke m zitere na-anabatakwa m.+ N’aka nke ọzọ, onye na-anabata m, na-anabatakwa onye ahụ nke zitere m.”+