Matiu 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee zipụ ndị ohu ya ka ha gaa kpọọ ndị a kpọrọ òkù ịbịa oriri alụmdi na nwunye ahụ,+ ma ha ekweghị ịbịa.+ Ndị Galeshia 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụ ezie na ọrịa m nwere n’anụ ahụ́ m bụụrụ unu ọnwụnwa, unu elelịghị m ma ọ bụ gbụpụ ọnụ mmiri n’ihi ịsọ m oyi; kama unu nabatara m dị ka mmụọ ozi+ Chineke, dị ka Kraịst Jizọs.+
3 O wee zipụ ndị ohu ya ka ha gaa kpọọ ndị a kpọrọ òkù ịbịa oriri alụmdi na nwunye ahụ,+ ma ha ekweghị ịbịa.+
14 Ọ bụ ezie na ọrịa m nwere n’anụ ahụ́ m bụụrụ unu ọnwụnwa, unu elelịghị m ma ọ bụ gbụpụ ọnụ mmiri n’ihi ịsọ m oyi; kama unu nabatara m dị ka mmụọ ozi+ Chineke, dị ka Kraịst Jizọs.+