Matiu 10:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 “Onye na-anabata unu na-anabatakwa m, onye na-anabatakwa m na-anabatakwa onye ahụ nke zitere m.+ Jọn 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Onye na-anabata onye ọ bụla nke m zitere na-anabatakwa m.+ N’aka nke ọzọ, onye na-anabata m, na-anabatakwa onye ahụ nke zitere m.”+
20 N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Onye na-anabata onye ọ bụla nke m zitere na-anabatakwa m.+ N’aka nke ọzọ, onye na-anabata m, na-anabatakwa onye ahụ nke zitere m.”+