48 wee sị ha: “Onye ọ bụla nke na-anabata nwatakịrị a n’aha m na-anabatakwa m, onye ọ bụlakwa nke na-anabata m na-anabatakwa onye ahụ nke zitere m.+ N’ihi na onye na-eme onwe ya dị ka onye ka nta+ n’etiti unu niile bụ onye dị ukwuu.”+
20 N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Onye na-anabata onye ọ bụla nke m zitere na-anabatakwa m.+ N’aka nke ọzọ, onye na-anabata m, na-anabatakwa onye ahụ nke zitere m.”+