Ilu 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Obi mmadụ na-adị elu tupu nkụpịa abịa,+ ịdị umeala n’obi na-abịakwa tupu otuto.+ Matiu 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, onye ọ bụla nke ga-eweda onwe ya ala+ dị ka nwatakịrị a bụ onye kasị ukwuu n’alaeze eluigwe;+ Matiu 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala,+ onye ọ bụla nke na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.+
4 Ya mere, onye ọ bụla nke ga-eweda onwe ya ala+ dị ka nwatakịrị a bụ onye kasị ukwuu n’alaeze eluigwe;+
12 Onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala,+ onye ọ bụla nke na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.+