Matiu 20:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O kwesịghị ịdị otú ahụ n’etiti unu;+ kama onye ọ bụla nke na-achọ ịbụ onye ukwu n’etiti unu aghaghị ịbụ onye na-ejere unu ozi,+ Matiu 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala,+ onye ọ bụla nke na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.+ Luk 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na onye na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+ Luk 22:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma unu onwe unu agaghị adị otú ahụ.+ Kama ka onye kasị ukwuu n’etiti unu dịrị ka onye kasị bụrụ nwata,+ ka onye bụ́ onyeisi dịrị ka onye na-eje ozi.+ Jems 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Wedanụ onwe unu ala n’anya Jehova,+ ọ ga-ebulikwa unu elu.+
26 O kwesịghị ịdị otú ahụ n’etiti unu;+ kama onye ọ bụla nke na-achọ ịbụ onye ukwu n’etiti unu aghaghị ịbụ onye na-ejere unu ozi,+
12 Onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala,+ onye ọ bụla nke na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.+
11 N’ihi na onye na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+
26 Ma unu onwe unu agaghị adị otú ahụ.+ Kama ka onye kasị ukwuu n’etiti unu dịrị ka onye kasị bụrụ nwata,+ ka onye bụ́ onyeisi dịrị ka onye na-eje ozi.+