Luk 9:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 wee sị ha: “Onye ọ bụla nke na-anabata nwatakịrị a n’aha m na-anabatakwa m, onye ọ bụlakwa nke na-anabata m na-anabatakwa onye ahụ nke zitere m.+ N’ihi na onye na-eme onwe ya dị ka onye ka nta+ n’etiti unu niile bụ onye dị ukwuu.”+
48 wee sị ha: “Onye ọ bụla nke na-anabata nwatakịrị a n’aha m na-anabatakwa m, onye ọ bụlakwa nke na-anabata m na-anabatakwa onye ahụ nke zitere m.+ N’ihi na onye na-eme onwe ya dị ka onye ka nta+ n’etiti unu niile bụ onye dị ukwuu.”+