1 Samuel 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi ya, ha jụrụ+ Jehova ọzọ, sị: “Nwoke ahụ ọ̀ bịarutewo ebe a?” Jehova wee sị: “Lee ya, o zoro+ n’etiti ibu.” 1 Samuel 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jesi wee sị Devid nwa ya: “Biko, buru ọka* a a ṅara n’ọkụ+ nke dị otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa na ogbe achịcha iri a bugara ụmụnne gị, buru ha ngwa ngwa bugara ụmụnne gị n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu.
22 N’ihi ya, ha jụrụ+ Jehova ọzọ, sị: “Nwoke ahụ ọ̀ bịarutewo ebe a?” Jehova wee sị: “Lee ya, o zoro+ n’etiti ibu.”
17 Jesi wee sị Devid nwa ya: “Biko, buru ọka* a a ṅara n’ọkụ+ nke dị otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa na ogbe achịcha iri a bugara ụmụnne gị, buru ha ngwa ngwa bugara ụmụnne gị n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu.