-
1 Samuel 25:18Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
18 N’egbughị oge, Abigel+ mere ngwa ngwa chịrị narị ogbe achịcha abụọ, burukwa nnukwu ite mmanya abụọ+ na atụrụ ise a kwadebeworo+ na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia ise nke ọka* a ṅara n’ọkụ+ nakwa otu narị achịcha mkpụrụ vaịn a mịrị amị+ nakwa mbadamba achịcha mkpụrụ fig+ dị narị abụọ wee dọkwasị ha n’ịnyịnya ibu.
-