Ezikiel 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ma gị onwe gị, were ọka wit+ na ọka bali na akịdị+ na lentil+ na ọka milet na ọka spelt,+ tinye ha n’otu ite, werekwa ha mee achịcha ị ga-eri, maka ụbọchị ole ị ga-edina n’otu akụkụ gị; narị ụbọchị atọ na iri itoolu ka ị ga-eri ya.+
9 “Ma gị onwe gị, were ọka wit+ na ọka bali na akịdị+ na lentil+ na ọka milet na ọka spelt,+ tinye ha n’otu ite, werekwa ha mee achịcha ị ga-eri, maka ụbọchị ole ị ga-edina n’otu akụkụ gị; narị ụbọchị atọ na iri itoolu ka ị ga-eri ya.+