1 Samuel 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Aha nwoke ahụ bụ Nebal,+ aha nwunye ya bụ Abigel.+ Nwunye ya nwere ezi uche,+ maakwa mma ile anya, ma di ya dị aka ike, na-akpakwa agwa ọjọọ;+ ọ bụ onye Keleb.+ 1 Samuel 25:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe Abigel hụrụ Devid, o mere ngwa ozugbo si n’ịnyịnya ibu ya rịdata wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ n’ihu Devid wee kpọọ isiala. 1 Samuel 25:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Devid wee sị Abigel: “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel, bụ́ onye zitere gị taa ka ị bịakwute m, bụrụ onye a gọziri agọzi!+
3 Aha nwoke ahụ bụ Nebal,+ aha nwunye ya bụ Abigel.+ Nwunye ya nwere ezi uche,+ maakwa mma ile anya, ma di ya dị aka ike, na-akpakwa agwa ọjọọ;+ ọ bụ onye Keleb.+
23 Mgbe Abigel hụrụ Devid, o mere ngwa ozugbo si n’ịnyịnya ibu ya rịdata wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ n’ihu Devid wee kpọọ isiala.
32 Devid wee sị Abigel: “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel, bụ́ onye zitere gị taa ka ị bịakwute m, bụrụ onye a gọziri agọzi!+