Jenesis 25:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Jekọb wee nye Isọ achịcha ma kunye ya ofe lentil, o wee rie, ṅụọkwa.+ O wee bilie pụọ. Isọ wee leda ọnọdụ ya dị ka ọkpara anya.+ 2 Samuel 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye na-esote ya bụ Shama nwa Egi onye Hararaịt.+ Ndị Filistia wee zukọta na Lihaị, bụ́ ebe e nwere ibé ala nke ahịhịa lentil jupụtara na ya;+ ndị Izrel gbakwara ọsọ n’ihi ndị Filistia.
34 Jekọb wee nye Isọ achịcha ma kunye ya ofe lentil, o wee rie, ṅụọkwa.+ O wee bilie pụọ. Isọ wee leda ọnọdụ ya dị ka ọkpara anya.+
11 Onye na-esote ya bụ Shama nwa Egi onye Hararaịt.+ Ndị Filistia wee zukọta na Lihaị, bụ́ ebe e nwere ibé ala nke ahịhịa lentil jupụtara na ya;+ ndị Izrel gbakwara ọsọ n’ihi ndị Filistia.