Jenesis 25:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Jekọb wee nye Isọ achịcha ma kunye ya ofe lentil, o wee rie, ṅụọkwa.+ O wee bilie pụọ. Isọ wee leda ọnọdụ ya dị ka ọkpara anya.+ 2 Samuel 17:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 butere ihe ndina na efere ukwu na ite ụrọ, na ọka wit na ọka bali na ntụ ọka+ na ọka a ṅara n’ọkụ+ na akịdị+ na lentil+ na ọka a mịrị amị; Ezikiel 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ma gị onwe gị, were ọka wit+ na ọka bali na akịdị+ na lentil+ na ọka milet na ọka spelt,+ tinye ha n’otu ite, werekwa ha mee achịcha ị ga-eri, maka ụbọchị ole ị ga-edina n’otu akụkụ gị; narị ụbọchị atọ na iri itoolu ka ị ga-eri ya.+
34 Jekọb wee nye Isọ achịcha ma kunye ya ofe lentil, o wee rie, ṅụọkwa.+ O wee bilie pụọ. Isọ wee leda ọnọdụ ya dị ka ọkpara anya.+
28 butere ihe ndina na efere ukwu na ite ụrọ, na ọka wit na ọka bali na ntụ ọka+ na ọka a ṅara n’ọkụ+ na akịdị+ na lentil+ na ọka a mịrị amị;
9 “Ma gị onwe gị, were ọka wit+ na ọka bali na akịdị+ na lentil+ na ọka milet na ọka spelt,+ tinye ha n’otu ite, werekwa ha mee achịcha ị ga-eri, maka ụbọchị ole ị ga-edina n’otu akụkụ gị; narị ụbọchị atọ na iri itoolu ka ị ga-eri ya.+