Jenesis 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ebreham wee mee ọsọ ọsọ gakwuru Sera n’ụlọikwuu wee sị: “Mee ọsọ ọsọ! Mata ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia ntụ ọka* atọ e gwere nke ọma, gwọọ ya, mee achịcha.”+ 1 Samuel 28:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Nwaanyị ahụ nwere nwa ehi+ mara abụba n’ụlọ. O wee gbuo*+ ya ngwa ngwa, werekwa ntụ ọka* gwọọ, were ya mee achịcha na-ekoghị eko.
6 Ebreham wee mee ọsọ ọsọ gakwuru Sera n’ụlọikwuu wee sị: “Mee ọsọ ọsọ! Mata ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia ntụ ọka* atọ e gwere nke ọma, gwọọ ya, mee achịcha.”+
24 Nwaanyị ahụ nwere nwa ehi+ mara abụba n’ụlọ. O wee gbuo*+ ya ngwa ngwa, werekwa ntụ ọka* gwọọ, were ya mee achịcha na-ekoghị eko.