Jenesis 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ebreham wee gbaga n’ebe ìgwè ehi ya nọ wee kpụrụ nwa oké ehi dị mma nke anụ ya na-akabeghị aka kpụnye onye na-ejere ya ozi, o wee mee ọsọ ọsọ kwadebe ya.+ Luk 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Kpụtanụ nwa oké ehi mara abụba,+ gbuo ya ka anyị rie ma mee onwe anyị obi ụtọ,
7 Ebreham wee gbaga n’ebe ìgwè ehi ya nọ wee kpụrụ nwa oké ehi dị mma nke anụ ya na-akabeghị aka kpụnye onye na-ejere ya ozi, o wee mee ọsọ ọsọ kwadebe ya.+