Jenesis 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma ọ rịọsiri ha ike,+ nke mere na ha sooro ya bata n’ụlọ ya. O wee meere ha oriri,+ o mekwara achịcha na-ekoghị eko,+ ha wee rie. Ọpụpụ 12:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ha wee were ntụ ọka ahụ a gwọrọ agwọ ha si n’Ijipt buru pụta mewe achịcha, bụ́ achịcha na-ekoghị eko, n’ihi na o kobeghị eko, n’ihi na a chụpụrụ ha achụpụ n’Ijipt, ha enweghịkwa ike icheretụ, ha akwadebeghịkwa ihe oriri ọ bụla ha ga-eri.+
3 Ma ọ rịọsiri ha ike,+ nke mere na ha sooro ya bata n’ụlọ ya. O wee meere ha oriri,+ o mekwara achịcha na-ekoghị eko,+ ha wee rie.
39 Ha wee were ntụ ọka ahụ a gwọrọ agwọ ha si n’Ijipt buru pụta mewe achịcha, bụ́ achịcha na-ekoghị eko, n’ihi na o kobeghị eko, n’ihi na a chụpụrụ ha achụpụ n’Ijipt, ha enweghịkwa ike icheretụ, ha akwadebeghịkwa ihe oriri ọ bụla ha ga-eri.+