Ndị Ikpe 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Gidiọn wee banye n’ụlọ, sie nwa ewu,+ werekwa otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka* mee achịcha na-ekoghị eko.+ O tinyere anụ ahụ na nkata, kunyekwa ofe n’ite e ji esi nri, o wee buru ha bupụtara ya n’okpuru nnukwu osisi ahụ ma busa ha n’ihu ya. 1 Samuel 28:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Nwaanyị ahụ nwere nwa ehi+ mara abụba n’ụlọ. O wee gbuo*+ ya ngwa ngwa, werekwa ntụ ọka* gwọọ, were ya mee achịcha na-ekoghị eko.
19 Gidiọn wee banye n’ụlọ, sie nwa ewu,+ werekwa otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka* mee achịcha na-ekoghị eko.+ O tinyere anụ ahụ na nkata, kunyekwa ofe n’ite e ji esi nri, o wee buru ha bupụtara ya n’okpuru nnukwu osisi ahụ ma busa ha n’ihu ya.
24 Nwaanyị ahụ nwere nwa ehi+ mara abụba n’ụlọ. O wee gbuo*+ ya ngwa ngwa, werekwa ntụ ọka* gwọọ, were ya mee achịcha na-ekoghị eko.