8 O wee were mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmiri ara ehi nkịtị na nwa oké ehi ahụ ọ kwadebere debe n’ihu ha.+ Ya onwe ya wee guzoro n’akụkụ ha n’okpuru osisi ahụ ka ha nọ na-eri nri.+
23 O wee meere ha oké oriri; ha wee malite iri na ịṅụ, o wee mesịa hapụ ha ka ha laa, ha wee lakwuru onyenwe ha. Ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga+ nke ndị Siria abataghị ọzọ ma ọlị n’ala Izrel.