Luk 12:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Obi ụtọ na-adịrị ndị ohu ahụ bụ́ ndị nna ha ukwu lọtara wee hụ na ha na-eche nche!+ N’ezie, ana m asị unu, Ọ ga-eke onwe ya ihe okike+ ma mee ka ha nọdụ ala iri ihe na tebụl, ọ ga-abịarukwa nso wee jeere ha ozi.+ Ndị Rom 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Na-enyenụ ndị nsọ ihe dị ka mkpa ha si dị.+ Na-elenụ ọbịa.+ Ndị Hibru 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu echefula ile ọbịa,+ n’ihi na site na ya, ụfọdụ lere ndị mmụọ ozi ọbịa+ n’amaghị ama.
37 Obi ụtọ na-adịrị ndị ohu ahụ bụ́ ndị nna ha ukwu lọtara wee hụ na ha na-eche nche!+ N’ezie, ana m asị unu, Ọ ga-eke onwe ya ihe okike+ ma mee ka ha nọdụ ala iri ihe na tebụl, ọ ga-abịarukwa nso wee jeere ha ozi.+