2 Ndị Eze 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Siria pụrụ dị ka ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga,+ ha wee si n’ala Izrel dọrọ otu nwatakịrị nwaanyị n’agha,+ o wee na-anọ n’ihu nwunye Neaman.
2 Ndị Siria pụrụ dị ka ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga,+ ha wee si n’ala Izrel dọrọ otu nwatakịrị nwaanyị n’agha,+ o wee na-anọ n’ihu nwunye Neaman.