Diuterọnọmi 32:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmiri ara nke ewu na atụrụ,+Tinyere abụba ebule,Nakwa ebule, ụdị nke Beshan, na mkpi,+Tinyere ọka wit kasị mma;+Ị nọkwa na-aṅụ ọbara mkpụrụ vaịn dị ka mmanya.+ 2 Samuel 17:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 ha wetakwaara Devid na ndị so ya mmanụ aṅụ+ na atụrụ na mmiri ara ehi rahụrụ arahụ+ ka ha rie,+ n’ihi na ha sịrị: “Ndị a bụ ndị agụụ na-agụ, ndị ike gwụrụ na ndị akpịrị na-akpọ nkụ n’ala ịkpa.”+
14 Mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmiri ara nke ewu na atụrụ,+Tinyere abụba ebule,Nakwa ebule, ụdị nke Beshan, na mkpi,+Tinyere ọka wit kasị mma;+Ị nọkwa na-aṅụ ọbara mkpụrụ vaịn dị ka mmanya.+
29 ha wetakwaara Devid na ndị so ya mmanụ aṅụ+ na atụrụ na mmiri ara ehi rahụrụ arahụ+ ka ha rie,+ n’ihi na ha sịrị: “Ndị a bụ ndị agụụ na-agụ, ndị ike gwụrụ na ndị akpịrị na-akpọ nkụ n’ala ịkpa.”+